Akwaugo

Bia, Akwaugo. I na asu Igbo? I ma gini aha gi na esi? I ma onye I bu?
I bu nwa Chineke. Ada mara mma. Chi nyere gi onyiye nke oge, nyere gi onwe, nyere gi eziokwu, nyere gi amuma, prophecy. I na-ahu ohuu, visions.
I nwere ntinye. I na eguzosi Ike n’ihe. I nwere nsopuru. Ezigbo mmadu, nwanyi puruiche. Ije gi di Amarachi. O ga dinma.
Akwaugo is a name that literally translates to eagles egg, but figuratively means rare or precious.
An eagle symbolizes foresight. Its beauty rests in the point that although it soars magnificently high, it remains grounded.
The human connection to the divine realm is the soul, a child of God. For Spirit can only beget spirit.